Native Bible

Proverbs 2:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ, nʼihi na mmehie ha na-atọ ha ụtọ.

Proverbs 2:14 in English

Proverbs 2:14 · Berean Standard Bible

from those who enjoy doing evil and rejoice in the twistedness of evil,

Context

12Amamihe ga-azọpụta gị site nʼụzọ ndị mmehie, sitekwa na mmadụ ndị okwu ha jọrọ njọ, 13ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chineke na-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị, 14ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ, nʼihi na mmehie ha na-atọ ha ụtọ. 15Ihe ọbụla ha na-eme gbagọrọ agbagọ, jọọkwa njọ. 16Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna, na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.