Native Bible

Proverbs 19:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị na-akwa emo na ndị nzuzu ga-ata ahụhụ; a ga-etikwa ha ihe.

Proverbs 19:29 in English

Proverbs 19:29 · Berean Standard Bible

Judgments are prepared for mockers, and beatings for the backs of fools.

Context

27Nwa m ọ bụrụ na ị hapụ ige ntị na ntụziaka m, ị ga-esi nʼokwu ihe ọmụma kpafuo. 28Onyeama ụgha na-akwa ikpe ziri ezi emo. Ọnụ nke onye ajọ omume na-eloda ajọ ihe. 29Ndị na-akwa emo na ndị nzuzu ga-ata ahụhụ; a ga-etikwa ha ihe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.