Ilu 19:28
Proverbs 19:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyeama ụgha na-akwa ikpe ziri ezi emo. Ọnụ nke onye ajọ omume na-eloda ajọ ihe.
Proverbs 19:28 in English
Proverbs 19:28 · Berean Standard Bible
A corrupt witness mocks justice, and a wicked mouth swallows iniquity.
Context
26Ọ bụ nwa ahụ na-eweta ihere ga-ezu nne na nna ya ohi,
maọbụ chụpụ ha site nʼụlọ ya. 27Nwa m ọ bụrụ na ị hapụ ige ntị na ntụziaka m,
ị ga-esi nʼokwu ihe ọmụma kpafuo. 28Onyeama ụgha na-akwa ikpe ziri ezi emo.
Ọnụ nke onye ajọ omume na-eloda ajọ ihe. 29Ndị na-akwa emo na ndị nzuzu ga-ata ahụhụ;
a ga-etikwa ha ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.