Ilu 13:24
Proverbs 13:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na ọ hụghị ha nʼanya; ma onye hụrụ ha nʼanya, ga-adọsi ha aka na ntị ike.
Proverbs 13:24 in English
Proverbs 13:24 · Berean Standard Bible
He who spares the rod hates his son, but he who loves him disciplines him diligently.
Context
22Mgbe ezi mmadụ nwụrụ, ọ na-ahapụrụ ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya akụ,
ma mgbe onye mmehie nwụrụ, akụ ya na-abụ nke ndị ezi omume. 23Ubi onye ogbenye pụrụ inwe ọtụtụ ihe oriri,
ma ikpe na-ezighị ezi na-azachapụ ya. 24Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na ọ hụghị ha nʼanya;
ma onye hụrụ ha nʼanya, ga-adọsi ha aka na ntị ike. 25Onye ezi omume na-eri nri ruo na nriju afọ onwe ya,
ma nri na-akọ nʼafọ onye ajọ omume.
13:3 Abụ 141:3; Ilu 21:23
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.