Ilu 13:25
Proverbs 13:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ezi omume na-eri nri ruo na nriju afọ onwe ya, ma nri na-akọ nʼafọ onye ajọ omume. 13:3 Abụ 141:3; Ilu 21:23
Proverbs 13:25 in English
Proverbs 13:25 · Berean Standard Bible
A righteous man eats to his heart’s content, but the stomach of the wicked is empty.
Context
23Ubi onye ogbenye pụrụ inwe ọtụtụ ihe oriri,
ma ikpe na-ezighị ezi na-azachapụ ya. 24Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na ọ hụghị ha nʼanya;
ma onye hụrụ ha nʼanya, ga-adọsi ha aka na ntị ike. 25Onye ezi omume na-eri nri ruo na nriju afọ onwe ya,
ma nri na-akọ nʼafọ onye ajọ omume.
13:3 Abụ 141:3; Ilu 21:23
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.