Fịlịmọn 1:24
Philemon 1:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mak, na Arịstakọs, na Dimas, na Luk, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu.
Philemon 1:24 in English
Philemon 1:24 · Berean Standard Bible
as do Mark, Aristarchus, Demas, and Luke, my fellow workers.
Context
22Ihe ọzọkwa, bụ na m chọrọ ka ị kwadoro m ọnụụlọ ebe m ga-anọ dị ka ọbịa ma m bịa, maka enwere m olileanya na a ga-aza ekpere unu ime ka m si nʼebe a pụta bịakwute unu. 23Epafras, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ nʼihi Kraịst Jisọs na-ekele gị. 24Mak, na Arịstakọs, na Dimas, na Luk, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu. 25Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu.
1:12 Maọbụ, onye m weere ka onwe m
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.