Native Bible

Philemon 1:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Epafras, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ nʼihi Kraịst Jisọs na-ekele gị.

Philemon 1:23 in English

Philemon 1:23 · Berean Standard Bible

Epaphras, my fellow prisoner in Christ Jesus, sends you greetings,

Context

21Olileanya m siri m ike na ị ga-aṅa m ntị, ana m edere gị akwụkwọ a, na ị ga-eme, ma karịakwa ka m rịọrọ. 22Ihe ọzọkwa, bụ na m chọrọ ka ị kwadoro m ọnụụlọ ebe m ga-anọ dị ka ọbịa ma m bịa, maka enwere m olileanya na a ga-aza ekpere unu ime ka m si nʼebe a pụta bịakwute unu. 23Epafras, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ nʼihi Kraịst Jisọs na-ekele gị. 24Mak, na Arịstakọs, na Dimas, na Luk, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu. 25Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. 1:12 Maọbụ, onye m weere ka onwe m

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.