Native Bible

Philemon 1:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. 1:12 Maọbụ, onye m weere ka onwe m

Philemon 1:25 in English

Philemon 1:25 · Berean Standard Bible

The grace of the Lord Jesus Christ be with your spirit.*

Context

23Epafras, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ nʼihi Kraịst Jisọs na-ekele gị. 24Mak, na Arịstakọs, na Dimas, na Luk, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu. 25Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. 1:12 Maọbụ, onye m weere ka onwe m

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.