Native Bible

Numbers 34:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Pedahel nwa Amihud, onyendu si nʼebo Naftalị.”

Numbers 34:28 in English

Numbers 34:28 · Berean Standard Bible

and Pedahel son of Ammihud, a leader from the tribe of Naphtali.”

Context

26Paltiel nwa Azan, onyendu si nʼebo Isaka. 27Abihud nwa Shelomi, onyendu si nʼebo Asha. 28Pedahel nwa Amihud, onyendu si nʼebo Naftalị.” 29Ndị a bụ ndị ikom Onyenwe anyị nyere iwu si ha kenye ndị Izrel ihe nketa ha nʼala Kenan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.