Native Bible

Numbers 34:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ndị ikom Onyenwe anyị nyere iwu si ha kenye ndị Izrel ihe nketa ha nʼala Kenan.

Numbers 34:29 in English

Numbers 34:29 · Berean Standard Bible

These are the ones whom the LORD commanded to apportion the inheritance to the Israelites in the land of Canaan.

Context

27Abihud nwa Shelomi, onyendu si nʼebo Asha. 28Pedahel nwa Amihud, onyendu si nʼebo Naftalị.” 29Ndị a bụ ndị ikom Onyenwe anyị nyere iwu si ha kenye ndị Izrel ihe nketa ha nʼala Kenan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.