Native Bible

Numbers 34:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abihud nwa Shelomi, onyendu si nʼebo Asha.

Numbers 34:27 in English

Numbers 34:27 · Berean Standard Bible

Ahihud son of Shelomi, a leader from the tribe of Asher;

Context

25Elizafan nwa Panak, onyendu si nʼebo Zebụlọn. 26Paltiel nwa Azan, onyendu si nʼebo Isaka. 27Abihud nwa Shelomi, onyendu si nʼebo Asha. 28Pedahel nwa Amihud, onyendu si nʼebo Naftalị.” 29Ndị a bụ ndị ikom Onyenwe anyị nyere iwu si ha kenye ndị Izrel ihe nketa ha nʼala Kenan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.