Native Bible

Numbers 34:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elizafan nwa Panak, onyendu si nʼebo Zebụlọn.

Numbers 34:25 in English

Numbers 34:25 · Berean Standard Bible

Eli-zaphan son of Parnach, a leader from the tribe of Zebulun;

Context

23Haniel nwa Efod, onyendu si nʼebo Manase, nwa Josef. 24Kemuel nwa Shiftan, onyendu si nʼebo Ifrem, nwa Josef. 25Elizafan nwa Panak, onyendu si nʼebo Zebụlọn. 26Paltiel nwa Azan, onyendu si nʼebo Isaka. 27Abihud nwa Shelomi, onyendu si nʼebo Asha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.