Ọnụọgụgụ 34:19
Numbers 34:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ndị a bụ aha ndị a họpụtara: “Kaleb nwa Jefune, site nʼebo Juda.
Numbers 34:19 in English
Numbers 34:19 · Berean Standard Bible
These are their names: Caleb son of Jephunneh from the tribe of Judah;
Context
17“Ndị a bụ aha ndị ikom m họpụtara ịhụ na e kenyere unu ala ahụ dịka ihe nketa unu. Elieza onye nchụaja, na Joshua nwa Nun. 18Site nʼebo ọbụla họpụta otu onyendu ka ha nye aka ikesa ala nketa ahụ. 19“Ndị a bụ aha ndị a họpụtara:
“Kaleb nwa Jefune, site nʼebo Juda. 20Shemuel nwa Amihud, site nʼebo Simiọn 21Elidad nwa Kislon, site nʼebo Benjamin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.