Ọnụọgụgụ 34:17
Numbers 34:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ndị a bụ aha ndị ikom m họpụtara ịhụ na e kenyere unu ala ahụ dịka ihe nketa unu. Elieza onye nchụaja, na Joshua nwa Nun.
Numbers 34:17 in English
Numbers 34:17 · Berean Standard Bible
“These are the names of the men who are to assign the land as an inheritance for you: Eleazar the priest and Joshua son of Nun.
Context
15Ebo abụọ nʼọkara ndị a enwetala ihe nketa nke ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu obodo Jeriko.” 16Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 17“Ndị a bụ aha ndị ikom m họpụtara ịhụ na e kenyere unu ala ahụ dịka ihe nketa unu. Elieza onye nchụaja, na Joshua nwa Nun. 18Site nʼebo ọbụla họpụta otu onyendu ka ha nye aka ikesa ala nketa ahụ. 19“Ndị a bụ aha ndị a họpụtara:
“Kaleb nwa Jefune, site nʼebo Juda.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.