Native Bible

Numbers 34:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼebo ọbụla họpụta otu onyendu ka ha nye aka ikesa ala nketa ahụ.

Numbers 34:18 in English

Numbers 34:18 · Berean Standard Bible

Appoint one leader from each tribe to distribute the land.

Context

16Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 17“Ndị a bụ aha ndị ikom m họpụtara ịhụ na e kenyere unu ala ahụ dịka ihe nketa unu. Elieza onye nchụaja, na Joshua nwa Nun. 18Site nʼebo ọbụla họpụta otu onyendu ka ha nye aka ikesa ala nketa ahụ. 19“Ndị a bụ aha ndị a họpụtara: “Kaleb nwa Jefune, site nʼebo Juda. 20Shemuel nwa Amihud, site nʼebo Simiọn

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.