Ọnụọgụgụ 33:40
Numbers 33:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye Kenan bụ eze Arad, onye bi na Negev nʼime ala Kenan, nụrụ na ndị Izrel na-abịa.
Numbers 33:40 in English
Numbers 33:40 · Berean Standard Bible
Now the Canaanite king of Arad, who lived in the Negev in the land of Canaan, heard that the Israelites were coming.
Context
38Erọn, bụ onye nchụaja gbagoro nʼugwu Hor site nʼiwu Onyenwe anyị. Nʼebe ọ nọ nwụọ, nʼụbọchị mbụ nke ọnwa nke ise, nʼafọ nke iri anọ site na mgbe ụmụ Izrel si Ijipt pụta. 39Erọn gbara narị afọ na iri afọ abụọ na atọ mgbe ọ nwụrụ nʼugwu Hor. 40Onye Kenan bụ eze Arad, onye bi na Negev nʼime ala Kenan, nụrụ na ndị Izrel na-abịa. 41Ha hapụrụ ugwu Hor bịaruo Zalmona ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 42Ha hapụrụ Zalmona bịaruo Punon ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.