Native Bible

Numbers 33:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ Zalmona bịaruo Punon ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Numbers 33:42 in English

Numbers 33:42 · Berean Standard Bible

They set out from Zalmonah and camped at Punon.

Context

40Onye Kenan bụ eze Arad, onye bi na Negev nʼime ala Kenan, nụrụ na ndị Izrel na-abịa. 41Ha hapụrụ ugwu Hor bịaruo Zalmona ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 42Ha hapụrụ Zalmona bịaruo Punon ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 43Ha hapụrụ Punon bịaruo Obot ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 44Ha hapụrụ Obot bịaruo Iye Abarim, nʼoke ala ndị Moab.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.