Ọnụọgụgụ 33:44
Numbers 33:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha hapụrụ Obot bịaruo Iye Abarim, nʼoke ala ndị Moab.
Numbers 33:44 in English
Numbers 33:44 · Berean Standard Bible
They set out from Oboth and camped at Iye-abarim on the border of Moab.
Context
42Ha hapụrụ Zalmona bịaruo Punon ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 43Ha hapụrụ Punon bịaruo Obot ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 44Ha hapụrụ Obot bịaruo Iye Abarim, nʼoke ala ndị Moab. 45Ha hapụrụ Iye Abarim bịaruo Dibọn Gad ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 46Ha hapụrụ Dibọn Gad bịaruo Almon Diblataim ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.