Native Bible

Numbers 33:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ Dibọn Gad bịaruo Almon Diblataim ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Numbers 33:46 in English

Numbers 33:46 · Berean Standard Bible

They set out from Dibon-gad and camped at Almon-diblathaim.

Context

44Ha hapụrụ Obot bịaruo Iye Abarim, nʼoke ala ndị Moab. 45Ha hapụrụ Iye Abarim bịaruo Dibọn Gad ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 46Ha hapụrụ Dibọn Gad bịaruo Almon Diblataim ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 47Ha hapụrụ Almon Diblataim bịaruo nʼugwu Abarim nke dị nso na Nebo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 48Ha hapụrụ ugwu Abarim bata nʼobosara ala Moab nʼakụkụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu Jeriko, ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.