Native Bible

Numbers 33:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ Eziọn Geba bịa maa ụlọ ikwu ha na Kadesh, nke dị nʼọzara Zin.

Numbers 33:36 in English

Numbers 33:36 · Berean Standard Bible

They set out from Ezion-geber and camped at Kadesh in the Wilderness of Zin.

Context

34Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 35Ha hapụrụ Abrona bịaruo Eziọn Geba ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 36Ha hapụrụ Eziọn Geba bịa maa ụlọ ikwu ha na Kadesh, nke dị nʼọzara Zin. 37Ha hapụrụ Kadesh bịa maa ụlọ ikwu ha nʼugwu Hor nʼoke ala ndị Edọm. 38Erọn, bụ onye nchụaja gbagoro nʼugwu Hor site nʼiwu Onyenwe anyị. Nʼebe ọ nọ nwụọ, nʼụbọchị mbụ nke ọnwa nke ise, nʼafọ nke iri anọ site na mgbe ụmụ Izrel si Ijipt pụta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.