Ọnụọgụgụ 33:35
Numbers 33:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha hapụrụ Abrona bịaruo Eziọn Geba ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Numbers 33:35 in English
Numbers 33:35 · Berean Standard Bible
They set out from Abronah and camped at Ezion-geber.
Context
33Ha hapụrụ Họ Hagịdgad bịaruo Jotbata ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 34Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 35Ha hapụrụ Abrona bịaruo Eziọn Geba ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 36Ha hapụrụ Eziọn Geba bịa maa ụlọ ikwu ha na Kadesh, nke dị nʼọzara Zin. 37Ha hapụrụ Kadesh bịa maa ụlọ ikwu ha nʼugwu Hor nʼoke ala ndị Edọm.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.