Native Bible

Numbers 33:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Numbers 33:34 in English

Numbers 33:34 · Berean Standard Bible

They set out from Jotbathah and camped at Abronah.

Context

32Ha hapụrụ Bene Jaakan bịaruo Họ Hagịdgad ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 33Ha hapụrụ Họ Hagịdgad bịaruo Jotbata ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 34Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 35Ha hapụrụ Abrona bịaruo Eziọn Geba ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 36Ha hapụrụ Eziọn Geba bịa maa ụlọ ikwu ha na Kadesh, nke dị nʼọzara Zin.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.