Ọnụọgụgụ 3:35
Numbers 3:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu Merari bụ Zuniel nwa Abihail. Ha mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ.
Numbers 3:35 in English
Numbers 3:35 · Berean Standard Bible
The leader of the families of the Merarites was Zuriel son of Abihail; they were to camp on the north side of the tabernacle.
Context
33Ndị Merari bụ ikwu Mahali na Mushi. Ndị a bụ ndị ikwu Merari. 34Ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị otu ọnwa gbagoo dị puku isii na narị abụọ (6,200). 35Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu Merari bụ Zuniel nwa Abihail.
Ha mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ. 36Ọrụ e tinyere nʼaka ndị ikwu Merari bụ ilekọta mbudo niile nke ụlọ nzute ahụ, na mkpọrọ ya niile, ụkwụ ya niile, na ngwongwo niile e kwesiri iji rụọ ọrụ metụtara ha. 37Ọrụ ndị ọzọ bụ ilekọta ogidi osisi niile dị gburugburu ogige ahụ ha na ụkwụ ha, ǹtu na ụdọ ha niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.