Ọnụọgụgụ 3:33
Numbers 3:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Merari bụ ikwu Mahali na Mushi. Ndị a bụ ndị ikwu Merari.
Numbers 3:33 in English
Numbers 3:33 · Berean Standard Bible
From Merari came the clans of the Mahlites and Mushites; these were the Merarite clans.
Context
31Ọrụ e tinyere ha nʼaka bụ ilekọta igbe ọgbụgba ndụ, tebul ahụ, ihe ịdọba oriọna ahụ na ebe ịchụ aja. Ihe ọzọ bụ ilekọta ngwongwo niile e ji eje ozi nʼebe nsọ ahụ, akwa mgbochi na ihe niile metụtara otu e si e ji ha eje ozi. 32Onyeisi ndị ndu nke ndị Livayị bụ Elieza nwa Erọn, onye nchụaja. Ọ bụ ya na-elekọta ndị ọrụ ha bụ ihu maka ihe niile metụtara ebe nsọ ahụ. 33Ndị Merari bụ ikwu Mahali na Mushi. Ndị a bụ ndị ikwu Merari. 34Ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị otu ọnwa gbagoo dị puku isii na narị abụọ (6,200). 35Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu Merari bụ Zuniel nwa Abihail.
Ha mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.