Ọnụọgụgụ 3:30
Numbers 3:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu Kohat bụ Elizafan nwa Uziel.
Numbers 3:30 in English
Numbers 3:30 · Berean Standard Bible
and the leader of the families of the Kohathites was Elizaphan * son of Uzziel.
Context
28Ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị otu ọnwa gbagoo dị puku asatọ na narị isii (8,600).
Ọrụ dịrị ndị Kohat bụ ilekọta ebe nsọ. 29Ndị ikwu Kohat mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ndịda nke ebe nsọ. 30Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu Kohat bụ Elizafan nwa Uziel. 31Ọrụ e tinyere ha nʼaka bụ ilekọta igbe ọgbụgba ndụ, tebul ahụ, ihe ịdọba oriọna ahụ na ebe ịchụ aja. Ihe ọzọ bụ ilekọta ngwongwo niile e ji eje ozi nʼebe nsọ ahụ, akwa mgbochi na ihe niile metụtara otu e si e ji ha eje ozi. 32Onyeisi ndị ndu nke ndị Livayị bụ Elieza nwa Erọn, onye nchụaja. Ọ bụ ya na-elekọta ndị ọrụ ha bụ ihu maka ihe niile metụtara ebe nsọ ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.