Ọnụọgụgụ 27:6
Numbers 27:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Onyenwe anyị zaghachiri Mosis sị ya,
Numbers 27:6 in English
Numbers 27:6 · Berean Standard Bible
and the LORD answered him,
Context
4Gịnị ga-eme a ga-eji hichapụ aha nna anyị site nʼagbụrụ ya nʼihi na ọ mụtaghị nwoke? Ọ bụ uche anyị na e kwesiri ikenye anyị oke nʼoge a na-enye ụmụnne nna anyị oke.” 5Ya mere, Mosis butere mkpa ha nʼihu Onyenwe anyị. 6Ma Onyenwe anyị zaghachiri Mosis sị ya, 7“Ihe ụmụ Zelofehad na-ekwu ziri ezi. Ị ghaghị ikenye ha oke nʼetiti ụmụnne nna ha, ma nyefeekwa ha oke ruru nna ha. 8“Gwa ndị Izrel sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ọbụla anwụọ na-amụtaghị nwoke, oke niile ruru ya ga-alara nwa ya nwanyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.