Ọnụọgụgụ 26:58
Numbers 26:58 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a sikwa nʼagbụrụ Livayị: ikwu Libni, ikwu Hebrọn, ikwu Mahali, ikwu Mushi, na ikwu Kora. (Kohat bụ nna nna Amram.
Numbers 26:58 in English
Numbers 26:58 · Berean Standard Bible
These were the families of the Levites: The Libnite clan, the Hebronite clan, the Mahlite clan, the Mushite clan, and the Korahite clan. Now Kohath was the father of Amram,
Context
56A ga-esite nʼife nza kenye ndị ọbụla ihe nketa nke ha dịka ịdị ukwuu maọbụ ịdị nta ha si dị.” 57Ndị a bụ ndị Livayị a gụrụ ọnụ dịka ikwu ha si dị,
ikwu Geshọn, site na Geshọn,
ikwu Kohat, site na Kohat,
ikwu Merari, site na Merari. 58Ndị a sikwa nʼagbụrụ Livayị:
ikwu Libni,
ikwu Hebrọn,
ikwu Mahali,
ikwu Mushi, na
ikwu Kora.
(Kohat bụ nna nna Amram. 59Aha nwunye Amram bụ Jekobed, nwa nwa Livayị, onye a mụrụ nʼagbụrụ ndị Livayị nʼIjipt. Ọ mụtaara Amram ụmụ ndị a: Erọn na Mosis, na Miriam, nwanne ha nwanyị. 60Erọn mụtara Nadab, na Abihu, na Elieza, na Itama.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.