Native Bible

Numbers 26:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ agbụrụ Asha. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400).

Numbers 26:47 in English

Numbers 26:47 · Berean Standard Bible

These were the clans of Asher, and their registration numbered 53,400.

Context

45Ikwu e nwere site nʼụmụ ụmụ Beriya bụ ndị a: ikwu Heba, site na Heba, ikwu Malkiel, site na Malkiel. 46Asha mụtakwara otu nwa nwanyị aha ya bụ Sera. 47Ndị a bụ agbụrụ Asha. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400). 48Ụmụ ụmụ Naftalị dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Jaziil, site na Jaziil, ikwu Guni, site na Guni, 49ikwu Jeza, site na Jeza, ikwu Shilem, site na Shilem.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.