Native Bible

Numbers 26:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ikwu Jeza, site na Jeza, ikwu Shilem, site na Shilem.

Numbers 26:49 in English

Numbers 26:49 · Berean Standard Bible

the Jezerite clan from Jezer, and the Shillemite clan from Shillem.

Context

47Ndị a bụ agbụrụ Asha. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400). 48Ụmụ ụmụ Naftalị dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Jaziil, site na Jaziil, ikwu Guni, site na Guni, 49ikwu Jeza, site na Jeza, ikwu Shilem, site na Shilem. 50Ndị a si nʼagbụrụ Naftalị. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị anọ (45,400). 51Ya mere, ọnụọgụgụ ndị ikom niile tozuru ije agha nʼIzrel dị narị puku isii, otu puku na narị asaa, na iri atọ (601,730).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.