Ọnụọgụgụ 26:51
Numbers 26:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ọnụọgụgụ ndị ikom niile tozuru ije agha nʼIzrel dị narị puku isii, otu puku na narị asaa, na iri atọ (601,730).
Numbers 26:51 in English
Numbers 26:51 · Berean Standard Bible
These men of Israel numbered 601,730 in all.
Context
49ikwu Jeza, site na Jeza,
ikwu Shilem, site na Shilem. 50Ndị a si nʼagbụrụ Naftalị. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị anọ (45,400). 51Ya mere, ọnụọgụgụ ndị ikom niile tozuru ije agha nʼIzrel dị narị puku isii, otu puku na narị asaa, na iri atọ (601,730). 52Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 53“Ị ga-ekenye ha ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha dịka ọnụọgụgụ aha ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.