Ọnụọgụgụ 26:46
Numbers 26:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Asha mụtakwara otu nwa nwanyị aha ya bụ Sera.
Numbers 26:46 in English
Numbers 26:46 · Berean Standard Bible
And the name of Asher’s daughter was Serah.
Context
44Ụmụ ụmụ Asha dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Imna site na Imna,
ikwu Ishvi, site na Ishvi,
ikwu Beriya, site na Beriya. 45Ikwu e nwere site nʼụmụ ụmụ Beriya bụ ndị a:
ikwu Heba, site na Heba,
ikwu Malkiel, site na Malkiel. 46Asha mụtakwara otu nwa nwanyị aha ya bụ Sera. 47Ndị a bụ agbụrụ Asha. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400). 48Ụmụ ụmụ Naftalị dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Jaziil, site na Jaziil,
ikwu Guni, site na Guni,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.