Ọnụọgụgụ 26:45
Numbers 26:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ikwu e nwere site nʼụmụ ụmụ Beriya bụ ndị a: ikwu Heba, site na Heba, ikwu Malkiel, site na Malkiel.
Numbers 26:45 in English
Numbers 26:45 · Berean Standard Bible
And these were the descendants of Beriah: the Heberite clan from Heber and the Malchielite clan from Malchiel.
Context
43Ha niile si nʼagbụrụ Shuham. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị anọ (64,400). 44Ụmụ ụmụ Asha dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Imna site na Imna,
ikwu Ishvi, site na Ishvi,
ikwu Beriya, site na Beriya. 45Ikwu e nwere site nʼụmụ ụmụ Beriya bụ ndị a:
ikwu Heba, site na Heba,
ikwu Malkiel, site na Malkiel. 46Asha mụtakwara otu nwa nwanyị aha ya bụ Sera. 47Ndị a bụ agbụrụ Asha. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.