Ọnụọgụgụ 26:43
Numbers 26:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha niile si nʼagbụrụ Shuham. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị anọ (64,400).
Numbers 26:43 in English
Numbers 26:43 · Berean Standard Bible
All of them were Shuhamite clans, and their registration numbered 64,400.
Context
41Ndị a bụ agbụrụ Benjamin. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị isii (45,600). 42Ụmụ ụmụ Dan dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Shuham, site na Shuham.
Ndị a bụ naanị ikwu dị na Dan. 43Ha niile si nʼagbụrụ Shuham. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị anọ (64,400). 44Ụmụ ụmụ Asha dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Imna site na Imna,
ikwu Ishvi, site na Ishvi,
ikwu Beriya, site na Beriya. 45Ikwu e nwere site nʼụmụ ụmụ Beriya bụ ndị a:
ikwu Heba, site na Heba,
ikwu Malkiel, site na Malkiel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.