Ọnụọgụgụ 26:41
Numbers 26:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ agbụrụ Benjamin. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị isii (45,600).
Numbers 26:41 in English
Numbers 26:41 · Berean Standard Bible
These were the clans of Benjamin, and their registration numbered 45,600.
Context
39Ikwu Shufam site na Shufam,
ikwu Hufam site na Hufam. 40Ụmụ ụmụ Bela site na Aad, na Naaman bụ,
ikwu Aad site na Aad,
ikwu Neeman site na Neeman. 41Ndị a bụ agbụrụ Benjamin. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị isii (45,600). 42Ụmụ ụmụ Dan dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Shuham, site na Shuham.
Ndị a bụ naanị ikwu dị na Dan. 43Ha niile si nʼagbụrụ Shuham. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị anọ (64,400).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.