Native Bible

Numbers 25:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Mesoo ndị Midia mmeso dịka ndị iro. Gbukwaa ha.

Numbers 25:17 in English

Numbers 25:17 · Berean Standard Bible

“Attack the Midianites and strike them dead.

Context

15Aha nwanyị Midia ahụ e gburu bụ Kozbi, nwa nwanyị Zua, onye bụ otu nʼime ndịisi ezinaụlọ na Midia. 16Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 17“Mesoo ndị Midia mmeso dịka ndị iro. Gbukwaa ha. 18Nʼihi na ha mesoro unu mmeso dịka ndị iro mgbe ha ji ụzọ aghụghọ ghọgbuo unu nʼokwu Peoa, na nʼokwu Kozbi nwanne ha nwanyị, bụ nwa nwanyị otu nʼime ndịisi Midia, onye e gburu mgbe ihe otiti ahụ bịara nʼihi okwu Peoa.” 25:3 Ha sitere nʼịkpọ isiala kekọta onwe ha nʼahụ Baal-Peoa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.