Native Bible

Numbers 25:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ha mesoro unu mmeso dịka ndị iro mgbe ha ji ụzọ aghụghọ ghọgbuo unu nʼokwu Peoa, na nʼokwu Kozbi nwanne ha nwanyị, bụ nwa nwanyị otu nʼime ndịisi Midia, onye e gburu mgbe ihe otiti ahụ bịara nʼihi okwu Peoa.” 25:3 Ha sitere nʼịkpọ isiala kekọta onwe ha nʼahụ Baal-Peoa.

Numbers 25:18 in English

Numbers 25:18 · Berean Standard Bible

For they assailed you deceitfully when they seduced you in the matter of Peor and their sister Cozbi, the daughter of the Midianite leader, the woman who was killed on the day the plague came because of Peor.”

Context

16Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 17“Mesoo ndị Midia mmeso dịka ndị iro. Gbukwaa ha. 18Nʼihi na ha mesoro unu mmeso dịka ndị iro mgbe ha ji ụzọ aghụghọ ghọgbuo unu nʼokwu Peoa, na nʼokwu Kozbi nwanne ha nwanyị, bụ nwa nwanyị otu nʼime ndịisi Midia, onye e gburu mgbe ihe otiti ahụ bịara nʼihi okwu Peoa.” 25:3 Ha sitere nʼịkpọ isiala kekọta onwe ha nʼahụ Baal-Peoa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.