Ọnụọgụgụ 25:15
Numbers 25:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aha nwanyị Midia ahụ e gburu bụ Kozbi, nwa nwanyị Zua, onye bụ otu nʼime ndịisi ezinaụlọ na Midia.
Numbers 25:15 in English
Numbers 25:15 · Berean Standard Bible
And the name of the slain Midianite woman was Cozbi, the daughter of Zur, a tribal chief of a Midianite family.
Context
13Ya na ụmụ ụmụ ya ka ọgbụgba ndụ ebighị ebi nke ịrụ ọrụ nchụaja ga-adịrị, nʼihi na o nwere ịnụ ọkụ nʼobi banyere nsọpụrụ nke Chineke ya, si otu a chụọrọ ndị Izrel aja ikpuchi mmehie.” 14Aha nwoke Izrel ahụ e gburu ya na nwanyị onye Midia ahụ bụ Zimri, nwa Salu, onyendu otu ezinaụlọ nʼebo Simiọn. 15Aha nwanyị Midia ahụ e gburu bụ Kozbi, nwa nwanyị Zua, onye bụ otu nʼime ndịisi ezinaụlọ na Midia. 16Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 17“Mesoo ndị Midia mmeso dịka ndị iro. Gbukwaa ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.