Native Bible

Numbers 23:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke kpọpụtara ha site nʼIjipt. Ha dị ike dịka ehi ọhịa.

Numbers 23:22 in English

Numbers 23:22 · Berean Standard Bible

God brought them out of Egypt with strength like a wild ox.

Context

20Chineke enyela m iwu sị m gọzie ha. Ọ gọziela ha, a pụghịkwa ịgbanwe ya! 21“O nweghị ajọ ihe nke ahụrụ nʼime Jekọb, ahụghịkwa mwute ọbụla nʼIzrel. Onyenwe anyị Chineke ha nọnyeere ha. Iti mkpu nke Eze dịkwa nʼetiti ha.* 22Chineke kpọpụtara ha site nʼIjipt. Ha dị ike dịka ehi ọhịa. 23Ọ dịghị mgbaasị ga-emegide ha. Ọ dịkwaghị ịgba afa a pụrụ iji megide Izrel. Nʼihi na ugbu a, ihe dị otu a ka a ga-ekwu banyere Jekọb na Izrel. ‘Lee, ihe Chineke mere ha.’ 24Ha na-ebili ọtọ dịka nne ọdụm, ha na-enugharị onwe ha dịka ọdụm, nke na-adịghị edina ala tutu o richaa ihe o gburu, ma ṅụọkwa ọbara ihe ahụ o tigburu!”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.