Ọnụọgụgụ 13:15
Numbers 13:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Geuel nwa Maki, onye si nʼebo Gad.
Numbers 13:15 in English
Numbers 13:15 · Berean Standard Bible
and from the tribe of Gad, Geuel son of Machi.
Context
13Setua nwa Maikel, onye si nʼebo Asha. 14Nabi nwa Vofusi, onye si nʼebo Naftalị. 15Geuel nwa Maki, onye si nʼebo Gad. 16Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ Mosis zipụrụ inyocha ala ahụ. (Ọ bụ nʼoge a ka Mosis gbanwere aha Hoshea nwa Nun, ka ọ bụrụ Joshua.) 17Mosis zipụrụ ha ịga ledoo ala Kenan, ọ sịrị, “Gbagoonụ site nʼụzọ Negev gakwanụ nʼala ugwu ugwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.