Native Bible

Numbers 13:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nabi nwa Vofusi, onye si nʼebo Naftalị.

Numbers 13:14 in English

Numbers 13:14 · Berean Standard Bible

from the tribe of Naphtali, Nahbi son of Vophsi;

Context

12Amiel nwa Gemali, onye si nʼebo Dan. 13Setua nwa Maikel, onye si nʼebo Asha. 14Nabi nwa Vofusi, onye si nʼebo Naftalị. 15Geuel nwa Maki, onye si nʼebo Gad. 16Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ Mosis zipụrụ inyocha ala ahụ. (Ọ bụ nʼoge a ka Mosis gbanwere aha Hoshea nwa Nun, ka ọ bụrụ Joshua.)

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.