Nehemaya 7:8
Nehemiah 7:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172),
Nehemiah 7:8 in English
Nehemiah 7:8 · Berean Standard Bible
the descendants of Parosh, 2,172;
Context
6Ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke Nebukadneza, eze Babilọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa nʼala ọzọ. Ha lọghachitere na Jerusalem nakwa Juda, onye ọbụla nʼobodo nke aka ya. 7Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya, Azaraya, Raamaya, Nahamani, Mọdekai, Bilshan, Misperet, Bigvai, Nehum na Baana.
Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a: 8Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172), 9nke Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372), 10nke Ara, narị isii na iri ise na abụọ (652),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.