Native Bible

Nehemiah 7:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372),

Nehemiah 7:9 in English

Nehemiah 7:9 · Berean Standard Bible

the descendants of Shephatiah, 372;

Context

7Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya, Azaraya, Raamaya, Nahamani, Mọdekai, Bilshan, Misperet, Bigvai, Nehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a: 8Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172), 9nke Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372), 10nke Ara, narị isii na iri ise na abụọ (652), 11nke Pahat-Moab site nʼụmụ Jeshua na Joab, puku abụọ, na narị asatọ na iri na asatọ (2,818),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.