Native Bible

Nehemiah 7:72 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nkpọkọta ọnụọgụgụ nke ndị mmadụ fọdụrụ nyere bụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000), na minas ọlaọcha puku abụọ (2,000), na uwe ndị nchụaja iri isii na asaa (67).

Nehemiah 7:72 in English

Nehemiah 7:72 · Berean Standard Bible

The rest of the people gave a total of 20,000 darics of gold, 2,000 minas of silver,* and 67 priestly garments.

Context

70Ma ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye maka ọrụ ahụ. Onyeisi ọchịchị tinyere nʼụlọakụ otu puku darik ọlaedo (1,000),* iri efere ọlaedo ise (50) na uwe ndị nchụaja narị ise na iri atọ (530). 71Ụfọdụ ndịisi ezinaụlọ tinyere nʼụlọakụ maka ije ozi ahụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000),* na ọtụtụ minas ọlaọcha puku abụọ na narị abụọ (2,200).* 72Nkpọkọta ọnụọgụgụ nke ndị mmadụ fọdụrụ nyere bụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000), na minas ọlaọcha puku abụọ (2,000), na uwe ndị nchụaja iri isii na asaa (67). 73Ndị nchụaja, na ndị Livayị, na ndị nche ọnụ ụzọ, ndị ọbụ abụ na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ na ndị Izrel niile fọdụrụ, gara birikwa nʼobodo nke ha. 74(73) Mgbe ọnwa asaa ruru, nʼoge a ndị Izrel niile e birila nʼobodo nke aka ha, 7:67 Tinyere ndị Livayị na-abụ abụ, e nwere ọtụtụ ndị ọzọ na-abụ abụ nʼoge mmemme dị iche iche, dịka nʼoge ọlụlụ nwanyị, na nʼoge olili na ọnwụ Ezr 2:65 7:70 Ya bụ kilogram asatọ na ụma anọ 7:71 Darik ịdị arọ ya ruru narị kilogram na iri kilogram asaa 7:71 Ịdị arọ ya ruru otu tọọnu na ụma abụọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.