Native Bible

Nehemiah 7:70 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye maka ọrụ ahụ. Onyeisi ọchịchị tinyere nʼụlọakụ otu puku darik ọlaedo (1,000),* iri efere ọlaedo ise (50) na uwe ndị nchụaja narị ise na iri atọ (530).

Nehemiah 7:70 in English

Nehemiah 7:70 · Berean Standard Bible

Some of the heads of the families contributed to the project. The governor gave to the treasury 1,000 darics of gold,* 50 bowls, and 530 priestly garments.

Context

68Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ịnyịnya muul narị abụọ na iri anọ na ise (245), 69ịnyịnya kamel dị narị anọ na iri atọ na ise (435), ebe ịnyịnya ibu dị puku isii, na narị asaa na iri abụọ (6,720). 70Ma ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye maka ọrụ ahụ. Onyeisi ọchịchị tinyere nʼụlọakụ otu puku darik ọlaedo (1,000),* iri efere ọlaedo ise (50) na uwe ndị nchụaja narị ise na iri atọ (530). 71Ụfọdụ ndịisi ezinaụlọ tinyere nʼụlọakụ maka ije ozi ahụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000),* na ọtụtụ minas ọlaọcha puku abụọ na narị abụọ (2,200).* 72Nkpọkọta ọnụọgụgụ nke ndị mmadụ fọdụrụ nyere bụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000), na minas ọlaọcha puku abụọ (2,000), na uwe ndị nchụaja iri isii na asaa (67).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.