Nehemaya 7:74
Igbo· Change
- TwiAsante Twi
- SwahiliKiswahili
- YorubaYorùbá
- IgboIgbo
- EnglishBerean Standard Bible
Nehemiah 7:74 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
(73) Mgbe ọnwa asaa ruru, nʼoge a ndị Izrel niile e birila nʼobodo nke aka ha, 7:67 Tinyere ndị Livayị na-abụ abụ, e nwere ọtụtụ ndị ọzọ na-abụ abụ nʼoge mmemme dị iche iche, dịka nʼoge ọlụlụ nwanyị, na nʼoge olili na ọnwụ Ezr 2:65 7:70 Ya bụ kilogram asatọ na ụma anọ 7:71 Darik ịdị arọ ya ruru narị kilogram na iri kilogram asaa 7:71 Ịdị arọ ya ruru otu tọọnu na ụma abụọ
Context
72Nkpọkọta ọnụọgụgụ nke ndị mmadụ fọdụrụ nyere bụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000), na minas ọlaọcha puku abụọ (2,000), na uwe ndị nchụaja iri isii na asaa (67). 73Ndị nchụaja, na ndị Livayị, na ndị nche ọnụ ụzọ, ndị ọbụ abụ na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ na ndị Izrel niile fọdụrụ, gara birikwa nʼobodo nke ha. 74(73) Mgbe ọnwa asaa ruru, nʼoge a ndị Izrel niile e birila nʼobodo nke aka ha,
7:67 Tinyere ndị Livayị na-abụ abụ, e nwere ọtụtụ ndị ọzọ na-abụ abụ nʼoge mmemme dị iche iche, dịka nʼoge ọlụlụ nwanyị, na nʼoge olili na ọnwụ Ezr 2:65
7:70 Ya bụ kilogram asatọ na ụma anọ
7:71 Darik ịdị arọ ya ruru narị kilogram na iri kilogram asaa
7:71 Ịdị arọ ya ruru otu tọọnu na ụma abụọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.