Native Bible

Nehemiah 7:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721),

Nehemiah 7:37 in English

Nehemiah 7:37 · Berean Standard Bible

the men of Lod, Hadid, and Ono, 721;

Context

35ndị Harim, narị atọ na iri abụọ (320), 36ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345), 37ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721), 38ndị Senaa, puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930). 39Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya site nʼezinaụlọ Jeshua, narị itoolu na iri asaa na atọ (973),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.