Native Bible

Nehemiah 7:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Harim, narị atọ na iri abụọ (320),

Nehemiah 7:35 in English

Nehemiah 7:35 · Berean Standard Bible

the descendants of Harim, 320;

Context

33ndị Nebo nke ọzọ, iri ise na abụọ (52), 34ndị agbụrụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254), 35ndị Harim, narị atọ na iri abụọ (320), 36ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345), 37ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.