Native Bible

Nehemiah 7:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345),

Nehemiah 7:36 in English

Nehemiah 7:36 · Berean Standard Bible

the men * of Jericho, 345;

Context

34ndị agbụrụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254), 35ndị Harim, narị atọ na iri abụọ (320), 36ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345), 37ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721), 38ndị Senaa, puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.