Native Bible

Nehemiah 7:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Senaa, puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930).

Nehemiah 7:38 in English

Nehemiah 7:38 · Berean Standard Bible

and the descendants of Senaah, 3,930.

Context

36ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345), 37ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721), 38ndị Senaa, puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930). 39Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya site nʼezinaụlọ Jeshua, narị itoolu na iri asaa na atọ (973), 40ndị Imea, otu puku, na iri ise na abụọ (1,052),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.