Native Bible

Nehemiah 7:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị agbụrụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254),

Nehemiah 7:34 in English

Nehemiah 7:34 · Berean Standard Bible

the descendants of the other Elam,* 1,254;

Context

32ndị Betel na Ai, otu narị na iri abụọ na atọ (123), 33ndị Nebo nke ọzọ, iri ise na abụọ (52), 34ndị agbụrụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254), 35ndị Harim, narị atọ na iri abụọ (320), 36ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.